Full Lyrics
INTRO
E ji m' obim na bata Jesu
Ihe m nwere ihe m ga'bu
Ka o diri Chim, Chim
VERSE 1
Njo muo n'ekewa mu na Gi biko
CHORUS
Nna bia bata sachaa muo
Jesu muo biko
VERSE 2
Bia sachaa nu muo n'njo
Biko Jesu muo
VERSE 3
Bata n'im' obim mee mkpur' obi muo
K'odi ka nke Gi
Bata n'im' obim sachaa m na njo muo
K'odi ka nke Gi, Biko Jesu
CHORUS
Muo etosighim k'I bata n'obim
Kwuo s'ofuo kwu mkpur' obim g'adiri
VERSE 4
E nyem Gi ndu muo onwe muo na mkpur' obi muo
Were ya mee ihe masiri Gi