Full Lyrics
Alleluia uwa nile nuria
K'anyi kwen' Alleluia
K'anyi kwen' Alleluia
Alleluia uwa nile nuria
K'anyi kwen' Alleluia
Otito diri chukwu n'elu kachasi
N'ihi na muwo r'anyi otu nwa
uh! K'anyi kwen' Alleluia
Kwen' Alleluia!
N'ihi n'a muwo r'anyi otu nwa,
Chukwu nwaemere mmadu nnoo!
Eye Jesu Kristi nnoo! Eye
abu otito Enye woanyi onye nzoputa
kwe be n'Alleluia
Alleluia, Alleluia
kwe be n'Alleluia, Alleluia, Alleluia
Alleluia, Alleluia, kwe be Alleluia,
Ka uwa nile goribe, nu
N'ihi na Messiah a biago
onye nzoputa nk'uwa abiago
Amuwo r'anyi otu nwa
otu nwa nwoke kenyewor'anyi
Amuwo r'anyi otu nwa, o tu nwa nwoke
kenyewor'anyi I bu onyisi
I bu onyisi, I bu onyisi
gadikwa sikwa n'ubu ya
ndu mgbe ebighiebi
onye bube ndu mgbe ebighiebi
dike, dike, dike, dike, dike, dike,
Chineke nke bu dike, dike, dike, dike,
Chineke nke bu dike, dike, dike, dike, dike!
Nna nke bunna mgbe nile ebighebi,
Nna nke bunna mgbe nile ebighebi
Onye isi udo, Onye isi udo udo
Onye isi udo udo