K'ANYI KPOO ISIALA by Ugochukwu Martin — Lyrics

Ugochukwu Martin Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Batawanụ k'anyị kpọọ isiala nye Chineke N'ụlọ ya k'anyị wer'ọñụ Ọñụ ọñụ ka m g'eji wee bịa. VERSE 1 Añụrịrị m ọñụ mgbe ha kwuru Sị k'anyị gaa n'ụlọ Chukwu biko. VERSE 2 Eb'obibi nke Onyenweanyị Makarịchara mma Ọ naagụ m o biko. VERSE 3 Batawanụ ndị ọnyerendụ Ndị enyi nke Onyenweanyị Sekpuoro ya biko. Ọ naakpọ gị nwannem Ọ sị gị bịa. Ọ naakpọ gị nwannem Ọ sị gị bịa biko.

Download the sheet music

K'ANYI KPOO ISIALA

K'ANYI KPOO ISIALA

By Ugochukwu Martin
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want