K'ANYI KPO ISI ALA by Davinfly — Lyrics

Davinfly Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ụmụnne m bịanụ, K'anyị kpọọ isiala nye Onyenweanyị, Onyenweanyị. K'anyị kpọọ isiala Osebruwa, Onye kere igwe na ụwa. VERSE 1 Ụmụ Chukwu k'anyị jee, K'anyị jee n'ụlọ Onyenweanyị, K'anyị jee gbuoro Ya ikpere, Daara Ya n'ala. VERSE 2 Onyegbula kulite k'anyị jee, K'anyị jee kele Chineke, Tụọrọ Ya mmamma. VERSE 3 Aja dị nsọ k'anyị n'achụrụ Ya, Aja dị oke ọnụ k'anyị n'achụ. VERSE 4 Batawanụ, ụnụ ụmụdị nke Ya, Batawanụ k'anyị kele Chukwu.

Download the sheet music

K'ANYI KPO ISI ALA

K'ANYI KPO ISI ALA

By Davinfly
Solfa
Igbo
1 page
8 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want