Full Lyrics
REFRAIN I
E nwere m aṅụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwu sị
K'anyi jee n'ụlọ Chukwu,
Chineke Nna mo, ụlọ Chukwu.
VERSE 1
E nwere m aṅụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwu sị
K'anyi jeenụ n'ụlọ Chukwu.
Ngị bụ Jerusalem anyị kwụzi n'ọnụ ụzọ ama gị.
VERSE 2
Ewuru Jerusalem dịka nke obodo kwụsir'ike
dika oke obodo nke dị n'otu.
Eb'ahụ ka mba nile naga, mba nile nke Dinwenu.
REFRAIN II
K'anyi jee n'ụlọ Chukwu n'ụlọ Chukwu.
VERSE 3
N'ihi ịhụnanya nke ụmụnnem
VERSE 4
Na ndienyị m a na m'ekwu sị
VERSE 5
Udo, udo udo dịrị Gị
VERSE 6
N'ihi ịhụnanya m maka ụlọ nke Dinwenu
VERSE 7
Agam arịọ mak'ọdịmma Gị.