Full Lyrics
CHORUS
Enwere m anụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwusi k'anyị jee n'ụlọ Chukwu.
Chineke Nna m o, ụlọ Chukwu.
VERSE 1
Enwere m anụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwusi k'anyị jee nu n'ụlọ Chukwu.
Ngị bu Jerusalem anyị kwụzi n'ọnụzọ ama gị.
VERSE 2
Ewuru Jerusalem dịka oke obodo kwụsiri ike dịka oke...