K'anyi Je Tobe Nna by Okoli Kingsley I — Lyrics

Okoli Kingsley I Igbo Entrance songs Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] K'anyi je n'ulo Chukwu, N'ihu altar to ya. K'anyi je n'ulo Chukwu, K'anyi je to ya n'ih'na n'o bu odo ya. Chetakwa n'o bu Chukwu kere'ligwe nu wa, N'o bu Chukwu okike okere mu na gi. Bia wa nu k'anyi je to ya n'oruru ya, Bia nu k'anyi je to ya n'oruru ya. [VERSE 1] I ma na taa b'ubochi Chukwu desara anyi e, K'anyi fewe ya, ma ja ya mma. Gbakot'onu umunnem k'anyi je to ya, N'ihu altar ya, ma nara ekele anyi, Maka n'o ruru gi, bia nu k'anyi je. [VERSE 2] Bia nu k'anyi je, Bia nu k'anyi je, Bia nu k'anyi je. Chukwu okike anyi ekele gi maka ihe n'eme r'anyi ta ta o, Ya k'anyi ji rubia n'ime ulo gi inye gi, Ekele maka n'o ruru gi, Omemma okaka, O ny'ukwu mo, Nara ekele m o, ihe i mere ejugom anya, Omemma okaka, bia nu k'anyi je.

Download the sheet music

K'anyi Je Tobe Nna

K'anyi Je Tobe Nna

By Okoli Kingsley I
Solfa
Igbo
2 pages
3 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want