K'anyi Fee Onye Ker'uwa by Ifeanyichukwu Eze — Lyrics

Ifeanyichukwu Eze Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bata banụ bata nụ n'imulo nke Chineke Ndị otu Kristi wer'ọbịa n'ụrị K'anyị fee Onye ker'ụwa n'aja Missa dị nsọ Ọ bụ Chukwu VERSE 1 Bata banụ k'anyị fee Chineke Olufe n'ụlọnsọ Ya Hunata isiala n'ugwu nsọ sọpụrụ Kene n'aja Missa dị nsọ VERSE 2 Jesu nwaturu nke paska k'anyị ja Chiere Chineke anyị aja n'eme Ya dị nsọ Medarị ya obi maka njọ anyị

Download the sheet music

K'anyi Fee Onye Ker'uwa

K'anyi Fee Onye Ker'uwa

By Ifeanyichukwu Eze
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want