Kam Soro Ndi Nso... by Chidera Mgbe — Lyrics

Chidera Mgbe Igbo Hymns for Saints & Feast Days Burial / Funeral Hymns Prayer Hymns Lenten Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 N'ezie ọ gaamasị m Chineke, Ka m bie ndụ kwụọtọ n'elu ụwa, Ka m bie ndụ gaamasị Gị, Nna doo. O! Chineke. CHORUS Kam nwe ike soro ndị nsọ, Naekwere Gị ukwe ebe. Kam soro ndị nsọ, ka m soro ndị nsọ, N'ekwere Gị ukwe otito. VERSE 2 Chi m o! Chi m o! Agụụ Gị naagụsi m ike, Mana etoshighị m iru Gị nsọ m'ọlị. Ọ bụ mmehie m n'akpazi oke n'etiti mụ na Gị, Biko gbaghara m njọ m o. VERSE 3 N'agbanyeghị na mmụọ kwerekwe n'ezie, Mana arụ m esighị ike mancha mancha. Biko Chi m o, nye m amara Gị Nna doo, Ekwela ka m hara izute Gị.

Download the sheet music

Kam Soro Ndi Nso...

Kam Soro Ndi Nso...

By Chidera Mgbe
Solfa
Igbo
1 page
19 Downloads
Hymns for Saints & Feast Days Burial / Funeral Hymns Prayer Hymns Lenten Hymns
0 0

More lyrics you may want