Kabiyesi by Nat H. Nze — Lyrics

Nat H. Nze Yoruba Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Celebrations Easter Hymns Solfa notation

Full Lyrics

YORUBA VERSE 1 Kábíyèsí o Hosanna Ẹyin Jesu Kristi Ọba àìríkú IGBO VERSE 1 Onye eze k'ọbụ Hosanna Feenụ Jesu Kristi Eze dị ebube YORUBA CHORUS Ẹ gbé e ga o, Ẹyin Jesu Ẹyin Jesu Kristi Ọba àìríkú IGBO CHORUS Bulie ya o, Bulie Jesu Bulie Jesu Kristi Eze dị ebube YORUBA VERSE 2 Wa ka yin Jesu, ara mi o, Ọba Mímọ Jesu, Ọba àìrí. IGBO VERSE 2 Bịanụ ụmụnne m, k'anyị feenụ Ya, Eze dị nsọ k'ọbụ, Eze dị ebube. YORUBA VERSE 3 Ọba to jinde o, Oluwa o, Wa gba ọpẹ, wa gba yin, awa ọmọ rẹ. IGBO VERSE 3 Eze biliri n'ọnwụ, O Dinwenụ, Nara otito n'ekele n'aka ụmụ Gị. YORUBA VERSE 4 Wa yuba Jesu, ẹgbẹ mi o, Yin Ẹlẹdumare, Ọba àìkú. IGBO VERSE 4 Bịa sekpuoro Jesu, O ụmụnne m, Feenụ Eze kach'eze, Eze dị ebube. YORUBA VERSE 5 Angẹli l'ọrun, ẹ ba wa yin, Ẹyin Jesu Kristi, Ọba ọrun. IGBO VERSE 5 Mmụọ ozi nọ n'elu, bịanụ k'anyị fee Ya, Feenụ Jesu Kristi, Eze nke ụwa. YORUBA VERSE 6 Wa ka yin Jesu l'ojinde rẹ, Ka jinde l'ikẹhin, k'iye jẹ tiwa. IGBO VERSE 6 Bịa feenụ Jesu, Eze biliri n'ọnwụ, Onye biliri ka ndụ bụrụ nke anyị.

Download the sheet music

Kabiyesi

Kabiyesi

By Nat H. Nze
Solfa
Yoruba, Igbo
1 page
14 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns Celebrations Easter Hymns Uncategorized
0 0

More lyrics you may want