Full Lyrics
REFRAIN
Ka ihe Kristi onye jiri otito Kuni n'ọnwụ
Ka ihe Kristi, ihe Kristi chusasia ọchịchịrị
Gbachiri ob'anyi
K'anyi wee habata Kristi
Kristi were binyere ya na ndu ebebe.
VERSE 1
Chukwu Chukwu wer'ebere gi diọkpụ
Na echekw'anyi
K'anyi wee site n'ebele ihe omimi
Nweta ndu ebebe.
VERSE 2
N'ihi na Kristi aṅụụgo ọnwụ wee kunie,
K'anyi gọṅibenu, gọribenu, gọribenu
Oh gọribenu, gọribenu
Alleluia, Alleluia.
VERSE 3
Otito nile diri Chukwu Nna
Otito nile diri Chukwu Nwa,
Otito nile diri Chukwu Muọnsọ
Rue n'uwa ebighebi
K'anyi gọṅibenu
Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.