KANYI JEMANU by Okparachukwu Kamma (OBIE) — Lyrics

Okparachukwu Kamma (OBIE) Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS K'anyi jemanụ n'ụyọ Chukwu, K'anyi jemanụ n'ụyọ Chukwu. Onye nw'anyi Chineke Chukwu, Anyị abịala k'anyi gbui kpere n'ihu Gị, Rịọ Gị arịrịọ. VERSE 1 Chineke biko, Aja Missa yịn sọ k'anyi jia rịọ Gị, Maka mgbahara njọ anyị mere megide Gị. VERSE 2 Chineke biko, Ụmụ Gị agbakọla Nna n'ihu Gị, Dị k'ihu anyị siri dị, ya ka mkpa anyị siri dị. VERSE 3 Nna elela anya na njọ anyị, Onye obi ọma Nna biko, Zanụ anyị o.

Download the sheet music

KANYI JEMANU

KANYI JEMANU

By Okparachukwu Kamma (OB...
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want