K'ANYI JEE RIE MA NỤỌ by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS K'anyi jeenu nara ahụ Kristi n'ọbara ya ụmụnne m K'anyi jee rie nri n'enye ndụ nuju ezi enyi m o Ọ bụ nri ọma si n'igwe nri ụmụ Chineke K'anyi jeenu rie ma nụọ nụ ya ụmụnne m VERSE 1 Kristi n'akpọ anyị òkù n'ihu altà ya K'anyi jeenu jee zaa ya ụmụnne m Ahụ n'ọbara ya bụ nri n'enye ndụ Bịa rie bịa nụọ nwanne m VERSE 2 Onye riri ahụ Kristi m'ọbụ nụọ ọbara ya G'adị ndụ ebighebi ezie Onye n'erighi ya gaanwụọ n'ime njọ M'ọbụ bịa rie bịa nụọ nwanne m VERSE 3 Onye g'eri m'ọbụ nụọ ahụ n'ọbara ya G'enwe obi ọcha Bụrụ onye eziokwu na onye aka ya dị ọcha Ezi enyi m o nyochaa onwe gị tupu ikwulu bịa nara ya VERSE 4 Ezinwa Chineke Kristi n'akpọ gị Bịa rie bịa nụọ doo REFRAIN Bịa rie bịa nụọ doo Ahụ n'ọbara ya bụ nri naenye anyị Nri ndị mmụọ ozi ka mmadụ n'eri Ọ n'ewedeb'anyị nso n'ebe Chukwu nọ Ọ n'abawanye ndụ n'ike grasi gụụ ime njọ Ọ n'enye anyị ume nke ndụ ebighebi

Download the sheet music

K'ANYI JEE RIE MA NỤỌ

K'ANYI JEE RIE MA NỤỌ

By Emma Orji
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want