K'ANYI JEE RIE MA NỤỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

K'ANYI JEE RIE MA NỤỌ by Emma Orji — Lyrics

CHORUS K'anyi jeenu nara ahụ Kristi n'ọbara ya ụmụnne m K'anyi jee rie nri n'enye ndụ nuju ezi enyi m o Ọ bụ nri ọma si n'igwe nri ụmụ Chineke K'anyi jeenu rie ma nụọ nụ ya ụmụnne m VERSE 1 Kristi n'akpọ anyị òkù n'ihu altà ya K'anyi jeenu jee zaa ya ụmụnne m Ahụ n'ọbara ya bụ nri n'enye ndụ Bịa rie bịa nụọ nwanne m VERSE 2 Onye riri ahụ Kristi m'ọbụ nụọ ọbara ya G'adị ndụ ebighebi ezie Onye n'erighi ya gaanwụọ n'ime njọ M'ọbụ bịa rie bịa nụọ nwanne m
Read full lyrics

About K'ANYI JEE RIE MA NỤỌ

"K'anyi Jee Rie Ma Nụọ" is an inviting Igbo Communion hymn that calls the faithful to the Lord's table. Composed by Emma. Orji, the song captures the solemn yet joyful procession of the congregation approaching the altar to receive the Body and Blood of Christ. The title itself is a direct, welcoming invitation to come, eat, and drink of the heavenly banquet.

The lyrics remind us of the deep spiritual nourishment the Eucharist provides. The verses describe the sacrament as the food of angels ("nri ndị mmụọ ozi") that draws us closer to God, strengthens us with grace, and grants the breath of eternal life. At the same time, the song includes a gentle, pastoral call for self-examination—urging communicants to search their hearts ("nyochaa onwe gị") and approach with clean hands and a pure spirit before stepping forward.

For a choir, this piece is a perfect fit for the Communion rite. The steady, flowing solfa lines and the distinct refrain section give the singers a chance to lead the church in a reverent march to the altar. The repeated encouragement to "bịa rie bịa nụọ" (come eat, come drink) makes it a deeply comforting and welcoming song, ideal for grounding the congregation in the mystery of the Mass.