K'ANYI JEE N'ULO CHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Responsorial Psalms Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha ne kwu, K'anyi je n'ụlọ Chukwu, K'anyi je n'ụlọ Chukwu, N'ụlọ Chineke Nna m o, Ụlọ Chukwu. Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha ne kwu si, K'anyi jee nụ n'ụlọ Chukwu. VERSE 1 Ngị bụ Jerusalem, Anyị kwụ zi n'ọnụ ụzọ ama gị. VERSE 2 Ewuru Jerusalem, Dịka oke obodo hwụsiri ike. VERSE 3 Eb'ahụ ka mba nile n'aga, Mba nile nke Dinwenu. VERSE 4 N'ihi ihụnanya nke ụmụ nna m, Na ndị enyi m anam e kwu si, Udo, udo, Udo dịrị gị. VERSE 5 N'ihi ihụnanya m nwere, Maka ụlọ nke Dinwenu, Agam arịọ mak'ọdịmma gị.

Download the sheet music

K'ANYI JEE N'ULO CHUKWU

K'ANYI JEE N'ULO CHUKWU

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
11 Downloads
Entrance songs Responsorial Psalms Hymns
0 0

More lyrics you may want