Full Lyrics
REFRAIN 1
K'anyi jee kelee nwa amuru ohuru
1a Sop.
K'anyi jee kelee nwa amutara anyi
REFRAIN 2
Ekele diri nwa amuru ohuru
1b Sop.
Nna zitere Ya, ekele diri Ya
2a Alto
Nwa mara mma nwa ka nwa
2b Alto
Nw'ejiemonu nwa n'emobi yori yori
3a Sop.
Ony'aturu ime Ya n'ike nke Mmuo Nso
3b Sop.
Ony'ikpe nkwumoto, O na kwubaa k'oto
4a Alto
Okwuemerahu O binyer'anyi
4b Alto
Onye ndumodu nke puru iche
5a Ten.
O bu okwu Chukwu, emere mmadu
5b Ten.
Pesin Onye nk'abuo n'imato n'otu Chukwu
6a Alto
O bu Eze, Eze n k'udo
6b Alto
Onye ochichi Ya eweghi njedebe
7a Ten.
O bu ukochukwu, Ukochukwu ebebe
7b Ten.
O biara n'eluwa Igbaputa ndi njo
8a Alto
A ga kpo Ya Imanuel
8b Alto
Ony'ukwu nonye kachasielu nwa nke Devid
9 Sop.
Otito diri Onye nano n'akanri
Tutti
Otito diri Nna diri Nwa diri Mmuo Nso
rit.
Amen