Full Lyrics
CHORUS
K'anyi jee na Bethlehem ebea muru Jesu Kristi
na Bethlehem ebe amuru Nwa ka nwa.
VERSE 1
K'anyi jee na Bethlehem n'obodo Judea
ebea muru Jesu Nwa ka nwa.
VERSE 2
Otu Nwa k'amuru anyi Eze b'achi uwa nile
Bianu k'anyi kelenu Nwa ka nwa.
VERSE 3
N'ime ulo anu n'ebe an' achinyo ahiha
ka enibere Jesu Nwa ka nwa.
VERSE 4
Uwa n'enwe anuri Onu di n'eligwe
n'ihi namuru Jesu Nwa ka nwa.
VERSE 5
Ndi Muozi n'ekwe Otito diri Chineke
n'elu kasielu Udo diri n'uwa ndi oma.