JESUS ONYE MMERI EBILIWO by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Efik Easter Hymns Agnus Dei (Lamb of God) Hymns Solfa notation

Full Lyrics

JESUS ONYE MMERI EBILIWO REFRAIN Alleluia o biliwo O biliwo Jesu akpogburu n'elu obe Onye mmeri VERSE 1 N'uzu tutu ka umu nwanyi jere n'ili te ude m'ahu Jesu Muo ozi si n'igwe gbadata n'ili wee si ha na o biliwo VERSE 2 Mary n'ebakwa na acho ahu Jesu Mary n'etinkpu n'ili Jesu Mary na kwughari ebe niri Jesu Mgbe o zutere Dinwenu VERSE 3 Mary emetu kwana m'aka n'ihi na akarom wee jekwu Nnam gaba zia ga gwa umuazum ka ha ka bana Galilee ebe ahu kam ga no gosi onwem n'uju VERSE 4 Alleluia Onye mmeri e biliwo Kristi Tobenu Chineke VERSE 5 O bu Dike n'agha Dike na di mkpa Odogwu akataaka VERSE 6 O meriri ekwensu O meriri ike onwu O VERSE 7 Mary ahugo ya Peter ahugo ya Thomas ekwelugo Ndi umuazu huru ya Ndi Muo ozi n'ekwa VERSE 8 Kanyi nuribanu EYEN ERONG (AGNUS DEI) Eyen erong Abasi afo emi emende mkpo ererimbot efep Tua nnyin mbom Eyen erong Abasi afo emi emende mkpo ererimbot efep No nnyin emem

Download the sheet music

JESUS ONYE MMERI EBILIWO

JESUS ONYE MMERI EBILIWO

By Jude Nnam
Solfa
Igbo, Efik
3 pages
0 Downloads
Easter Hymns Agnus Dei (Lamb of God) Hymns
0 0

More lyrics you may want