Obi-Eze Chukwu Di Nso by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ebe a bụ ebe dị egwu! Nke a bụ Ụlọ nsọ Chukwu, Ọnụzọ nke eligwe. A gaakpọ ya, Obieze Chukwu dị nsọ. VERSE 1 O Nna ji ike nile, Anyị abịago ịkpọ isiala nye Gị. Meere anyị ebere, Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 2 Anyị bịara n'iru Gị, Chineke, Inye Gị ekele kwesịrị Gị. Gee ntị nụr'ekper'anyị, Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 3 Gee ntị nụrụ olu anyị, Gee ntị nụr'arịrịọ anyị. Denye ah'anyị n'akwụkwọ ndụ, Anyị bịara n'obi Gị Chukwu. VERSE 4 Anyị gaefe Gị ụwa tụwa, Biko Chukwu mee k'anyị binyeere Gị. Ka ngozi Gị rukwasị anyị Chineke, Anyị bịara n'obi Gị Chukwu.

Download the sheet music

Obi-Eze Chukwu Di Nso

Obi-Eze Chukwu Di Nso

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
1 page
18 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want