Missa Ifechukwu by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Gloria Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CANTOR Otito dịrị Chineke n'elu n'elu kachasị SOPRANO Nwa udo dịrị ndị mmadụ ndị Chukwu nwere mmasị n'ebe ha nọ. Anyị a jaa gị mma Anyị ekwupụtara ọma gị Anyị esekpuoro gị Anyị e too gị Anyị ekele gị n'ihi nnukwu ebube gị Osebulụwa Chukwu, Eze nke eluigwe Chukwu Nna ji ike niile Onye nwe anyị Nwaanyị Jesu Kristi So otu Nwa Chineke mụrụ Dinwenu anyị bụ Chineke, Nwa atụrụ nke Chineke Nwa nke Nna Onye na ekpochapụ njọ nkuwa meere anyị ebere ebere Onye na ekpochapụ njọ nkuwa Nara arịrịọ anyị Onye nọ n'aka nri Nna meere anyị ebere ebere Sọ gị bụ Dinwenu sọ gị, sọ gị, Jesu Kristi, kachasị di elu, nyere Mmụọ Nsọ, N'ebube Chukwu Nna. Amen. Amen.

Download the sheet music

Missa Ifechukwu

Missa Ifechukwu

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
8 Downloads
Gloria Hymns
0 0

More lyrics you may want