Full Lyrics
[REFRAIN]
Alleluia o biliwo
O biliwo
Jesu akpogburu n'elu obe
Onye mmeri
Alleluia o biliwo
n'ezie o biliwo
Jesu akpogburu n'elu obe
Onye mmeri
[VERSE 1]
N'uzu tutu ka umu nwanyi jere
n'ili i te ude m'ahu Jesu
Muoma si n'igwe gbadata n'ili
wee si ha na o biliwo
[VERSE 2]
Mary n'ebakwa na acho ahu Jesu
Mary n'etinkpu n'ili Jesu
Mary n'akwughari ebe niri Jesu
Mgbe o zutere Dinwenu
[VERSE 3 (Tenor & Bass)]
Mary emetukwana m'aka n'ihi na akarom we jekwu Nnam
gaba zia ga gwa umuazum ka ha kaba na Galilee
ebe ahu kam gano gosi onwem n'uju
[VERSE 4]
Alleluia Onye mmeri ebiliwo
Kristi tobenụ Chineke
[CODA]
O bu Dike n'agha
Dike na dimkpa
Odogwu akataaka
O meriri ekwensu
O meriri ike onwu
O meriri keochichi
Mary ahugo ya
Peter ahugo ya
Thomas ekwelugo
Ndi umuazu huru ya
Ndi Muozi n'ekwa
Kanyi nuribanu
[EYEN ERONG (Agnus Dei)]
Eyen erong Abasi
afo emi emende
mkpo ererimbot efep
tua nnyin mbom
no nnyin emem