JESU NDO by EMMANUEL ATUANYA — Lyrics

EMMANUEL ATUANYA Igbo Lenten Hymns Holy Week Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu ndo, Onye akpọgburu n'obe Ndo ndo Jesu Chukwumụọ Sacha m n'anjọ Jesu Chukwumụọ Jesu ndo, Onye akpọgburu n'obe VERSE 1 Ndị agha mara ya ụra Onye a bọrọ asụ Ndo Jesu Onye nwem gbaghara VERSE 2 Jesu ghama, Jesu ghama Jesu ghara, n'agaghị m achọ gị okwu ọzọ VERSE 3 N'obe Calvary ka akpọgburu Jesu Ụtọ bi mụọ Onye nwem Jesu Chukwumụọ Mee ebere Eze gbaghara

Download the sheet music

JESU NDO

JESU NDO

By EMMANUEL ATUANYA
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Lenten Hymns Holy Week Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want