Full Lyrics
REFRAIN
O kunigo k'o siri kwuo
Nwa Chineke emerigo
Onwu e ike gi adago
Alleluia n'elu kasielu
Kristi emerigo omerigo
Mezay' emerigo omerigo
E ike gi adago
Kristi emerigo
E omerigo
Omerigo
Nwa Chineke emerigo omerigo
Jesu Kristi onye mmeri
Dike n'di ike rere omerigo
Jesu Kristi onye mmeri
VERSE 1
Alleluia alleluia
Nwa Chineke emerigo
Jesu Kristi emerigo
Omeriri ike njo
Omeriri ik' onwuru
Omeriri ekwensu
Alleluia n'elu kasielu
VERSE 2
Onu di n'elu'wa
Enu dikwa n'ala muo e
Nwa Chineke emerigo
N'ubochi nk'ato nwa nwanyi jere n'ili
Choo ahu Jesu ha hughi ya
Obi loo ha mmiri lee n'akuku ili
Otu nwoke guzoro na ya
Onye k'o bu? Mmuoma Chukwu
O si ha unuatul' egwu
Jesu ekunigo
Nwa Chineke emerigo
Mezay' ekunigo
Alleluia n'elu kasielu
VERSE 3
Jesu ekunigo
Alleluia n'elu kasielu
O kunigo k'o siri kwuru
Alleluia n'elu kasielu
Onwu e ike gi adago
Alleluia n'elu kasielu
Ndiotu Kristi nuriba
Alleluia n'elu kasielu
Onwu olee ufu gi?
Olee mmeri gi?
Nwa Chineke emerigo
Alleluia n'elu kasielu