Full Lyrics
REFRAIN
Ewo gbaghara Jesu akpọdoro n'obe e
Lee n'anya na njọ m o biko gbaghara
VERSE 1
Atọgbọrọ m n'ukwu obe gị anya mmiri ehusisi
m n'anya mgbe m chetara ahụhụ ị tara n'obe n'ihi m o
jiri kpọdọ gị n'obe biko gbaghara
VERSE 2
Ọ bụ maka isi ike m o ekweghị ekwe dị n'ahụ m o
ka e jiri kpọdọ gị n'obe biko gbaghara
VERSE 3
Ahụhụ a kwara kọ m izu ohi dị n'ahụ m o
ka e jiri kpọdọ gị n'obe biko gbaghara
VERSE 4
Ọ bụ maka ịgwọ nsi ịgbu mmadụ m niile ka e
jiri kpọdọ gị n'obe biko gbaghara
VERSE 5
Ịkụ asịrị m niile ịkpọ asị m niile ka e
jiri kpọdọ gị n'obe biko gbaghara