Full Lyrics
[REFRAIN]
Jesu Achịcha n'enye ndụ
Jesu Achịcha si n'igwe were bịa
Kunie bịa nara ya
Nri si n'igwe wee bịa
Kunite nụ, kunite
Na Kristi n'akpọ anyị o
[VERSE 1 & 2]
N'Jesu kwuru sị onye ọ bụla riri ahụ m o
N'onye ọ bụla n'añụ ọbara m o
Onye ahụ gaenwe ndụ ebe ebe n'ime ya
Jesu bụ achịcha ọma si n'igwe were bịa
Jee nara ya
K'anyị kunie nụ, k'anyị kunie nụ, k'anyị kunie nụ
[VERSE 3]
Bata n'ime m o Jesu
Biri n'ime m n'obi m chọrọ gị
Ọ bụ ebe dị ọcha, Jesu bata n'obi m chọrọ gị
Jesu bata na obi m chọrọ gị
Jesu m o, obi m chọrọ gị, a na m achọ sị gị
Ke k'ịchịwa n'obi m o, saachapụ m o njọ nke m mere gị
Chukwu Nna m o! Bata
Obi sị Jesu n'ọnọ Eucharistia bata
N'ime obi m Jesu Christi bata
Onye n'enye ndụ, n'ahụike bịa o
Bisi n'obi m o, Chukwu n'enye ike bata