Full Lyrics
REFRAIN
Detu Onyenweanyị ọnụ ka ị hụ n'ọ dị ụtọ
Detu Onyenweanyị ọnụ ka ị hụ n'ọ dị ụtọ.
VERSE 1
A gam agọzi Onyenweanyị mgbe dum
A gam akpọkuto ya n'ọnụm.
VERSE 2
Soro m too Onyenweanyị
K'anyị tiko too aha ya.
VERSE 3
Chọwapụta n'ihu gị
Mgbe onye ahụ nọ na nsogbu
O kpọkuru Onyenweanyị
O zara ya le.
VERSE 4
Mmụọ ozi Onyenweanyị
Gbara ndị naasọpụrụ Onyenweanyị gburugburu
O ji gbapụta ha.