JESU ACHICHA N'ENYE NDU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Mgbeobu Ikechukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

JESU ACHICHA N'ENYE NDU by Mgbeobu Ikechukwu — Lyrics

[REFRAIN] Jesu Achịcha n'enye ndụ Jesu Achịcha si n'igwe were bịa Kunie bịa nara ya Nri si n'igwe wee bịa Kunite nụ, kunite Na Kristi n'akpọ anyị o [VERSE 1 & 2] N'Jesu kwuru sị onye ọ bụla riri ahụ m o N'onye ọ bụla n'añụ ọbara m o Onye ahụ gaenwe ndụ ebe ebe n'ime ya Jesu bụ achịcha ọma si n'igwe were bịa Jee nara ya
Read full lyrics

About JESU ACHICHA N'ENYE NDU

"Jesu Achịcha N'enye Ndụ" is a deeply reverent Igbo Communion hymn composed by Mgbeobu Ikechukwu. The title translates to "Jesus, the Bread that gives life," perfectly capturing the essence of the Eucharist. Choirs sing this piece as the congregation approaches the altar, setting a tone of profound faith and readiness to receive the Body and Blood of Christ.

The lyrics draw directly from Christ's promise in the Gospel: whoever eats His body and drinks His blood will have everlasting life. The verses unfold as a continuous, earnest prayer, asking Jesus to enter a heart made clean ("Ọ bụ ebe dị ọcha"), to wash away sins, and to take up residence within. The repeated call to arise and receive Him ("K'anyị kunie nụ") adds a gentle, encouraging momentum to the communion procession, making it a moving experience for both the singers and the faithful.