JESU ABIA by Alex Ugwu & Charles Onwubuya — Lyrics

Alex Ugwu & Charles Onwubuya Igbo Christmas Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Na Bethlehem obodo ọma ka a mụrụ Jesu eh, Ka a mụrụ Jesu oh Immanuel. Na Bethlehem obodo ọma ka a mụrụ Jesu eh, Ka a mụrụ Jesu Immanuel. I ma na Nwa Davidi a bịa n'ụwa, ọ nya bụ Mezaya Nya bụ nwa gaa zọpụta ụwa lei! Nwa Davidi a bịa n'ụwa, ọ nya bụ Mezaya Nee na Jesu abịa. VERSE 1 Jesu abịa o iye! Jesu abịa o iye! Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! Ooh Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! Ooh Ngwabianụ, k'anyi kenee nụ ma too nụ, I mma, na ọ bụ kwa Mezaya, Ọ kwị ma n'ọ bụ onye nwe m zọpụtarụ wa ọkaka! Ngwabianụ, k'anyi kenee nụ ma too nụ, I mma, na ọ bụ kwa Mezaya, Bịa k'anyi kenee nụ too nụ jaa nụ ya! Bịa nye y'ekene, nye y'otito, N'ọ ya bụ onye nwe m zọpụtarụ wa ọkaka! Nwanne m bịa k'ayi kenee ya, bịa k'ayi too ya, N'ọ ya bụ onye nwe m zọpụtarụ wa ọkaka! Nwanne m bịa k'ayi kenee ya, bịa k'ayi too ya, Bịa k'ayi kenee nụ, too nụ, jaa nụ ya! Kenee nụ ya, too nụ ya, na Jesu abịa n'ụwa lei! Kenee nụ ya, too nụ ya, na Jesu abịa eh! Na VERSE 2 Jesu abịa o iye! Jesu abịa o iye! Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! Onye nzọpụta abịa, Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! Jesu abịa, Jesu abịa, Jesu abịa, Jesu abịa n'ụwa: Immanuelu: Chukwu nna ye ezi nyi n'o nye eza nyi o bịara k'anyi, nwa gmadụ. Nwa a gwabara g'nyi o gbubee ezi nyi o bịara k'anyi nwa gmadụ Onye nwe bi n'igwe bi, k'o bi n'igwe bi, Nwa bụ dike, nwa dị ebube, nwa ka nwa na nwa mara mma, Nwa bụ onye nzọpụta abịa! Bịa, Jesu abịa, Jesu abịa, Jesu abịa n'ụwa, n'ụwa anyi! Onye nzọpụta abịa, Bịa, Jesu abịa, Jesu abịa, Jesu abịa n'ụwa, n'ụwa anyi! Na CODA Jesu abịa o iye! Jesu abịa o iye! Ọ kwanwa Mary eh! Ọ kwị ma na Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! eh! Ọ kwị ma na Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! Imma! Imma! Imma! Imma! Imma! I ma na Nwa Davidi a bịa n'ụwa, ọ nya bụ Mezaya Nya bụ nwa gaa zọpụta ụwa lei! Nwa Davidi a bịa n'ụwa, ọ nya bụ Mezaya Nee na Jesu abịa. Imma! Jesu abịa, nee Jesu abịa, Jesu abịa, Immanuel anee Jesu abịa, Nee na Jesu abịa aiyeriye!

Download the sheet music

JESU ABIA

JESU ABIA

By Alex Ugwu & Charles On...
Solfa
Igbo
4 pages
9 Downloads
Christmas Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want