JESU ABIA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

JESU ABIA by Alex Ugwu & Charles Onwubuya — Lyrics

CHORUS Na Bethlehem obodo ọma ka a mụrụ Jesu eh, Ka a mụrụ Jesu oh Immanuel. Na Bethlehem obodo ọma ka a mụrụ Jesu eh, Ka a mụrụ Jesu Immanuel. I ma na Nwa Davidi a bịa n'ụwa, ọ nya bụ Mezaya Nya bụ nwa gaa zọpụta ụwa lei! Nwa Davidi a bịa n'ụwa, ọ nya bụ Mezaya Nee na Jesu abịa. VERSE 1 Jesu abịa o iye! Jesu abịa o iye! Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! Ooh Jesu abịa o, Jesu abịa o, Jesu abịa o aiyeriye! Ooh Ngwabianụ, k'anyi kenee nụ ma too nụ, I mma, na ọ bụ kwa Mezaya, Ọ kwị ma n'ọ bụ onye nwe m zọpụtarụ wa ọkaka! Ngwabianụ, k'anyi kenee nụ ma too nụ, I mma, na ọ bụ kwa Mezaya, Bịa k'anyi kenee nụ too nụ jaa nụ ya! Bịa nye y'ekene, nye y'otito, N'ọ ya bụ onye nwe m zọpụtarụ wa ọkaka! Nwanne m bịa k'ayi kenee ya, bịa k'ayi too ya, N'ọ ya bụ onye nwe m zọpụtarụ wa ọkaka! Nwanne m bịa k'ayi kenee ya, bịa k'ayi too ya,
Read full lyrics

About JESU ABIA

"Jesu Abia" is a vibrant and deeply joyful Igbo Christmas carol that announces the birth of the Savior. Right from the opening lines, the choir declares that Jesus, Emmanuel, has been born in the beautiful town of Bethlehem. The composer marks the score to be sung "lively" and to "make merry," capturing the festive, high-energy spirit of a Nigerian Catholic Christmas celebration. It is a piece that instantly lifts the mood of the congregation, inviting everyone to join in the glad tidings.

The verses are structured as a jubilant call to worship. The choir urges brothers and sisters to come forward with thanks and praise ("Nwanne m bịa k'ayi kenee ya"), recognizing the newborn child as the mighty Savior of the world. The rhythmic interplay between the voice parts—especially in the first verse where the bass section takes the lead to call the faithful to praise while the upper voices hum—creates a dynamic and engaging sound.

Perfect for the Christmas season, this song shines during the Offertory or as a lively Recessional hymn after Mass. Its infectious "aiyeriye" refrains and triumphant declarations of "Nwa Davidi a bịa n'ụwa" (The Son of David has come into the world) make it a favorite for choirs looking to bring authentic cultural celebration into the liturgy.