Full Lyrics
KA NDI MUOZI DUBA GI NA PARADISE
Ka ndị mmụọ ozi duba gị na paradise.
Ka ndị egbulu maka Chukwu kute gị mgbe ị n'abịa.
Wee duba gị n'obodo nsọ,
N'obodo nsọ ahụ bụ Jerusalem.
JERUSALEM ULO NDOKWA
Verse 1
Jerusalem ụlọ ndokwa nke
ịbụ sọ mma n'ahụ ebe ahụ Chukwu,
N'eziokwu n'ọdị mma n'obibi.
Verse 2
Ndị nsọ n'eñụwa nke aṅụrị
n'oke ahụ k'anyị lee anya,
N'eziokwu bụ obe nke Chukwu.
Verse 3
Ihe ele anya n'ụwa nke a b'ihe
nke amebi mpite Chukwu dị,
N'atụgwe ha ana adịrị a.
Verse 4
Chukwu, onye nke ule akechi
Eze n'igwe Ndịọma cha gagwọ ụnụ dịa na alele Chukwu.
Verse 5
Anọnụọ n'ụwa nke a b'ụ
Ọdị n'igwe Agọnata,
Ọdị uwu ucha Ndụ gaadị ebebe.
Verse 6
Ọdị nsọ gị ya n'ahụhụ A
Madị n'eligwe Amahu nata,
Ọdị uwu ucha Ndụ gaadị ebebe.