JERUSALEM ULO NDOKWA NO. 1 by Harry Wilson — Lyrics

Harry Wilson Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Verse 1 Jerusalem Ụlọ Ndokwa Nke bụ sọsọ añụri Ebe ana hụ Chukwu anya Na ndokwa jur'obi. Verse 2 Ndụ anyi nọ n'elu ụwa nkea, Juru a oke ahụhụ, K'anyi lee anya n'eluigwe Bụ obi nke Chukwu. Verse 3 Ihe nile dị na ụwa nkea, Bụ ihe nke ga emebi, Ma ihe Chukwu dị n'eluigwe Ha ga naa dị rịrị. Verse 4 Chukwu Onye ji ike nile, Na echi eze n'eluigwe, Ndi ọma ncha ga naañụriri Na otito ebebe. Verse 5 A na arụ ọrụ na ụwa nkea, Bụ ọrụ ọpịpịa, A gaanata ụgwọ ọrụ ndịa, Naala eze nke Chukwu.

Download the sheet music

JERUSALEM ULO NDOKWA NO. 1

JERUSALEM ULO NDOKWA NO. 1

By Harry Wilson
Solfa
Igbo
1 page
10 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want