JEMA! by Paschal St. Val Abugu — Lyrics

Paschal St. Val Abugu Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] A ja Missa gwula O! Lamanu n'udo Nwa nna Eze n'udo [CHORUS] Ngwa k'anyi jee kaara nu ha, Jee kaara ha oziọma Ngwa n'ngwa n'ngwa, Jee kaara ha oziọma Ichim'a gbalayukwusama to ka Chukwu O tito ke Chukwu K'amba ni ile nwe'udo. Je, Jema o, Jema o, Jema o, k'anyi je ma! [VERSE 1] Jemanu kaara ha Jema, Jema jike n'ngwa k'anyi Jema Jema kaara ha Jema, Jema kaara ha Jema Ogalaba ama n'okporuzo niile inuta ozi Odzingori n'udo. [VERSE 2] Lama kposhi maa mma Nw'okwu ndi ji'eweta odzingori n'udo K'ihe n'mma ngwa! K'anyi kwusa, kwusa, kwusa wanu Ozi ke ri mma shionye mere iwe gwe n'ala weze udo. [VERSE 3] Ngwanu soromu kpowanu ya, Eze udo, Kaaranu ụmụ ụwa ha chidi udo Anyi ejema, Jema, Jema, Jema, Jema, Jema o, Jema nu gwa mba niile Idumeje kwusa oziọma anyi ejema Jema, Jema, Jema, Jema, anyi ejema nu Idumeje kwusa oziọma. [VERSE 4] Kpowanu ya Eze udo, Kpowanu ya Eze udo, Kpowanu ya Eze udo Chukwu bi n'igwe, O ka, Odogwu Bashim jiem'onu, Akpokuedike mbu, Eze Jisos, Odogwu akataaka Shianji jema, Apam ozi Jesu eje n'amba niile Shianji jema Oshianye jema ebe, Jema mema ni ai? N'ime ozara, n'ime obodo, K'anyi jema jema ha ya mmebe niile La! Ijikere la! La! Ijikere la! Nwa m'emo! Nwa m'emo!

Download the sheet music

JEMA!

JEMA!

By Paschal St. Val Abugu
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want