Isi Ala Ikpere Ala — Lyrics

Igbo Benediction & Adoration Hymns Holy Trinity Hymns Eucharistic songs Solfa notation

Full Lyrics

Verse 1 Isi ala ikper' ala K'anyị n'etiri Sacrament ukwu Ma na emume nke dị ọhụrụ n'ochir'anya ajank'ochie okwukwe n'emeju ihe nke ntị na anya enwegh'ikinye. Verse 2 Otito na ngori dịrị Nna na Nwa ngọzi ndu ike n'ebube di azịrị ha Ototo di elu dikwu azịrị Ya Onye si na Nna na Nwa pụta. Amen.

Download the sheet music

Isi Ala Ikpere Ala

Isi Ala Ikpere Ala

Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Benediction & Adoration Hymns Holy Trinity Hymns Eucharistic songs
0 0

More lyrics you may want