Full Lyrics
I kwerela na Chineke?
E, kwerem.
Kwerem n'otu Chineke, Nna onye mere elu igwe na ala, na ihe nile a naahu anya ma ihe a naadighi ahu anya.
E, kwerem, E, kwerem n'otu Chukwu, kwere na so otu nwa ya, onyenweanyi Jesu Kristi, Nwa amuru ya n'emeghi ya na Nna bu ofu, ihe nile di esighi n'aka ya buru onye si na mak'ihi nzoputanyi siri n'elu igwe gbadata.
O wee ra ahu na nwayi n'in Maria di nso, kpogbue ya n'obe n'oge Pontius Pilate o nwuo e lie ya.
Ma o bilitere n'ubochi nke ato ka akwukwo nso siri kwuo O goro n'eluigwe n'oro n'aka nri Nna Ma O ga biaghachi ozo, n'ebube ya ikpe odi ndu na ndi nwuru anwu onye ochichi ya enweghi njedebe.
E kwerem na mmuo nso Onye n'enye ndu onye a naesekpuru n'etoko ya na Nna na nwa, onye si na ndi amuma kwuo okwu.
E kwerem n'otu nzuko nso katolik n'Apostolik E kwem n'otu mmiri Chukwu maka mgbaghara njo a nam atu anya mbilite ndi nwuru anwu na ndu uwa gaabia nu Amen, E kwerem n'otu Chukwu.