I KWERELA NA CHINEKE? - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

I KWERELA NA CHINEKE? by Chima Kenneth .C. & Osinakachi Akuma Kalu — Lyrics

I kwerela na Chineke? E, kwerem. Kwerem n'otu Chineke, Nna onye mere elu igwe na ala, na ihe nile a naahu anya ma ihe a naadighi ahu anya. E, kwerem, E, kwerem n'otu Chukwu, kwere na so otu nwa ya, onyenweanyi Jesu Kristi, Nwa amuru ya n'emeghi ya na Nna bu ofu, ihe nile di esighi n'aka ya buru onye si na mak'ihi nzoputanyi siri n'elu igwe gbadata. O wee ra ahu na nwayi n'in Maria di nso, kpogbue ya n'obe n'oge Pontius Pilate o nwuo e lie ya.
Read full lyrics

About I KWERELA NA CHINEKE?

Setting the words of the Creed to music gives a choir the chance to lead the congregation in a powerful, unified declaration of faith. "I Kwerela Na Chineke?" (Do You Believe in God?) is a vibrant Igbo setting of the Nicene Creed, arranged in a call-and-response style that mirrors the traditional renewal of baptismal promises.

The piece begins with a direct question to the faithful—"I kwerela na Chineke?"—to which the choir responds with a resounding "E, kwerem" (Yes, I believe). From there, it flows through the core tenets of the Catholic faith, from the creation of heaven and earth to the life, death, and resurrection of Jesus Christ, and the anticipation of the life to come. The rhythmic, conversational flow of the solfa notation keeps the long text engaging, making it a fitting and uplifting choice for the Profession of Faith during Sunday Mass or special solemnities.