Full Lyrics
Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Chukwu di Ike oh...
Ụmụ Chineke bíanụ k'anyị bunyaha ye lu n'okwesị Ya o
Kene Ya n'ọbụ Chukwu Kelụwa Ony'ọma m o
Biko nụ, biko nụ, tobe nụ Ya, k'anyị tobe Ya.
Olisa bi n'igwe Olisa buluwa I di ike eh
Kene Ya Olisa m o Chukwu m o I di ike o
Olisa Chukwu m o
Ị dī ike, Ị dī ike o
Mmeri ka m g'enwe n'e Okaka o bata nganga ka m g'emabeni ewo
Ị dī mma Ya baluba Papa Chukwu Onyoju eh
Daalụ eh daalụ Chukwu Onyoju eh
Daalụ eh daalụ.
Amen, Amen
Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, ike!, ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, ike!, ike!
Daalụ eh. Daalụ eh.