Full Lyrics
CHORUS
Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Chukwu dị ike oh.
Ụmụnne m e wo! Ụmụnne m e nu,
Bịa nụ k'anyị bunyie ha ye nu n'o kwesịrị ya.
Ọ bụkwa odogwu n'agha, onene ya n'ọ bụ Chukwu kere ụwa.
Ọ n'atọ m amọ, biko nụ, biko nụ, tobe nụ ya, k'anyị tobe ya.
Ụmụ Chineke ya ekene ya.
OSTINATO
Olisa bi n'igwe, Olisa bụ ụwa,
Olisa m o, Chukwu m o.
Ị dị ike o, ị dị ike Odogwu.
Ị dị ike eh, Odogwu eh.
SOLO
Mmeri kam g'enwe n'o okaka o,
N'o okaka abata n'ja n'ga, kam g'emebe nụ wo.
Kpọba ya, kpọba nụ ya Odogwu, Odogwu, Odogwu.
Ị dị mma ya ba lu ba papa.
Chukwu onye ọrụ eh, daalụ papa.
Chukwu onye ọrụ eh, daalụ.
TRIO
Kwebe nụ Amen, Amen.
Ike! Ike! Ike! Ike!
Amen papa, Amen papa.