Ike Chukwu by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Folk songs Advent Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Chukwu dị ike oh. Ụmụ Chineke bịa nụ k'anyị bunyis'haye nụ n'o kwesili ya. Ọ bụkwa odogwu n'agha o, nwa ne ya n'ogbu Chukwu ne nu wa o n'y'ọma ma. Biko nụ, biko nụ, tobe nụ ya, k'anyị tobe ya. SOLO Olisa bi n'igwe, Olisa bulu ụwa. Olisa bi n'igwe, Olisa bulu ụwa. Olisa Chukwu mo, ị dị ike o. Mmeri kam ge nwe n'ọkaka o, N'ọkaka abata nganga kam ge mebe nụ ewo. Kpọba ya, kpọba nụ ya Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu. CHORUS Ị dị mma ya balụba papa, Chukwu Ony'olu eh, daalụ. Chukwu Ony'olu eh, daalụ. Be nụ, Amen, Amen, Amen, Amen. Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Ike! Lụ eh papa daalụ.

Download the sheet music

Ike Chukwu

Ike Chukwu

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
3 pages
16 Downloads
Offertory Hymns Folk songs Advent Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want