IHE M NWERE KA M GA ENYE DINWENU by Rev. S. Nnuka — Lyrics

Rev. S. Nnuka Igbo English Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ihe m nwere ka m gaenye Dinwenu Sọ onyinye nile dị mma naasọ Chukwu Were ihe ọma kele Chukwu Kele ya Chineke nwe ihe ọma dum [TENOR SOLO] Only you are my King All I have that I give to you Chukwu ọma [SATB] Give to you Chukwu ọma Nye ya eeh, sọ ya nwe ihe ọma Ihe ọma, ihe ọma, ihe ọma [VERSE 1] Nyenu Chukwu onyinye unu, Ihe ọma [VERSE 2] Ọ bụ Chukwu kere unu, Ezi Chukwu [VERSE 3] Nye onyinye n'ụlọ nsọ, Ihe ọma [VERSE 4] Nye onyinye Chineke, Ihe ọma [VERSE 5] Nyenu Chukwu obi unu, Ihe ọma [VERSE 6] Chukwu nara onyinye unu, Ezi Chukwu [VERSE 7] Chukwu gazie obodo anyị, Ezi Chukwu [VERSE 8] Udo gaadịrị unu nile, Amen, Amen

Download the sheet music

IHE M NWERE KA M GA ENYE DINWENU

IHE M NWERE KA M GA ENYE DINWENU

By Rev. S. Nnuka
Solfa
Igbo, English
2 pages
12 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want