Ihe Omimi nke Afufu by Mbanalu Chiedozie — Lyrics

Mbanalu Chiedozie Igbo Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 K'anyi loo na Gethsemane Ka Jesu siri taa ahuhu Na nwute nwute re ya n'obi N'osiso mee nke soro ya REFRAIN Jesu Chukwu bi n'eligwe biko Gbashara ma doo doo doo Jesu mo, Jesu mo Gbashara mo Jesu, gbashara ma doo doo doo VERSE 2 Eke doro Jesu n'ide N'ihu mmadu niile Ezitere mmadu n'kiti Ka ha pia Ya utari VERSE 3 Ndi agha kpar' okpu ogwu Kpubeni isi Jesu Ha koocha Dinwenu anyi Ekele eze ndi Jew VERSE 4 Ekpe gburu Jesu ka onwuo K'o we buru obe d'aro Ugboro ato k'o dara n'ala N'uzo bu s'gokwute VERSE 5 Ka Jesu ruru Kalvary Ndi agha nara Ya kwa Ya Ha were nnu kwo n'tu igwe Kpodo Chukwu n'usa n'obe

Download the sheet music

Ihe Omimi nke Afufu

Ihe Omimi nke Afufu

By Mbanalu Chiedozie
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want