Ihe Nke Okwukwe: MBEM PROVINSI OWERRI by Rev. Fr. Dr. Julius Mmegwa — Lyrics

Rev. Fr. Dr. Julius Mmegwa Igbo Hymns Celebrations Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Ihe nke okwukwe abịala; n'achakwasị ala anyị; Ihe nke okwukwe abịala n'ezisa ozi ọma nke Nzọpụta. VERSE 2 Ihe nke okwukwe abịala; n'achụpụ ike ọchịchịrị; Ihe nke okwukwe abịala n'eme ny'ụmụnne n'ime Kristi. VERSE 3 Ihe nke okwukwe abịala; n'enye anyị obi na Mmụọ Nsọ; Ihe nke okwukwe abịala n'ewulite ezinụlọ Nke Nsọ. VERSE 4 Ihe nke okwukwe abịala; n'agọzi anyị n'ime Verjin Marịa; Ihe nke okwukwe abịala Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ. REFRAIN K'anyị ṅụrịwa, K'anyị ṅụrịwa Ihe nke okwukwe abịala. K'anyị ṅụrịwa na Onyenweanyị K'anyị ṅụrịwa na Onyenweanyị

Download the sheet music

Ihe Nke Okwukwe: MBEM PROVINSI OWERRI

Ihe Nke Okwukwe: MBEM PROVINSI OWERRI

By Rev. Fr. Dr. Julius Mm...
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Hymns Celebrations Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns
0 0

More lyrics you may want