Ihe Nke Okwukwe: MBEM PROVINSI OWERRI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

Ihe Nke Okwukwe: MBEM PROVINSI OWERRI by Rev. Fr. Dr. Julius Mmegwa — Lyrics

VERSE 1 Ihe nke okwukwe abịala; n'achakwasị ala anyị; Ihe nke okwukwe abịala n'ezisa ozi ọma nke Nzọpụta. VERSE 2 Ihe nke okwukwe abịala; n'achụpụ ike ọchịchịrị; Ihe nke okwukwe abịala n'eme ny'ụmụnne n'ime Kristi. VERSE 3 Ihe nke okwukwe abịala; n'enye anyị obi na Mmụọ Nsọ; Ihe nke okwukwe abịala n'ewulite ezinụlọ Nke Nsọ.
Read full lyrics

About Ihe Nke Okwukwe: MBEM PROVINSI OWERRI

This vibrant Igbo hymn, "Ihe Nke Okwukwe: MBEM PROVINSI OWERRI," is a joyful proclamation of the light of faith. With words by His Grace, Most Rev. Dr. Anthony J.V. Obinna and music by Rev. Fr. Dr. Julius H. Mmegwa, the song celebrates the arrival of faith and its transformative power over darkness.

The verses speak of faith shining upon the land, driving away the powers of darkness, and bringing the good news of salvation. It calls on the faithful to rejoice in the Lord, acknowledging the blessings of the Holy Spirit, the unity found in Christ, and the intercession of the Virgin Mary. The refrain, "K'anyị ṅụrịwa" (Let us rejoice), is an infectious call to celebration that naturally lifts the spirits of the congregation.

Choirs often sing this piece during the Entrance or Recessional processions, as its lively rhythm and triumphant message set a tone of profound joy and gratitude. It is a wonderful choice for feast days, celebrations, and any Mass where the community gathers to give thanks for the gift of faith.