Full Lyrics
INTRO
Bịanụ lee ihe Chukwu merem,
Ọ bịa lee ihe Chukwu merem,
Ihe ọma Chukwu merem o...
CHORUS
Ihe Chukwu merem,
Ọ nwe ihe Chukwu merem,
Bịa lee ihe Chukwu merem,
Ọ nwe ihe Chukwu merem,
Ọ barụba, nkọwa mesoma ya n'ebem nọ,
Ọ barụba, ewo!
Ọ nwe ihe Chukwu merem,
Bịanụ hụrụ ihe ọma merem o,
Chukwu kachasị ihe nile.
VERSE 1
O nyerem ndụ m o,
O nyerem akụnụba,
O merem m abụrụ eze,
Chukwu bụ ọkaka mee,
Okerụwa nile...
VERSE 2
Karịrị a karị,
Bịanụ hụrị ihe ọma Chukwu merem o,
Ọ karịrị a karị, a ha,
Ọ karịrị a karị, eh,
O nyere ndụ m uozi iwu n'isim,
O gwọrọ m ọrịa jim,
Ọ karịrị a karị, eh,
Okerụwa nile...
VERSE 3
Onyerem akụnụba,
O merem m abụrụ eze.
Onyerem akụnụba,
O merem m abụrụ eze.
Onye dị ka Chukwu, mmalite na ọgwụgwụ,
O... Si na ibighiebi ruo mgbe ebighiebi,
Ọ dịghị agbanwe,
Maka n'ihe ọma n'emere m a buru ọgaranya o,
Onyerem akụnụba,
O mere m abụrụ eze.
Agam emere m o,
Agam atụrụ gị mma mma,
Omeka Chie,
Agam ebuli gị elu,
Maka n'ịbụ dike,
Agam ejaa ya mma,
Kele ya Chukwu Nna,
Agam ejaa ya mma,
Ekene dịrị Chineke,
Onye kerụwa nile,
Otito dịrị Chineke,
Agam ejaa ya mma,
Kele ya Chukwu Nna,
Maka ọdịghị onye dị ka Chineke,
Karịrị a karị,
O merem m a buru ọgaranya o,
Kele ya Chukwu Nna,
Maka onyerem akụnụba,
O merem m abụrụ eze,
Okerụwa nile, ewo!
CODA
Bịanụ lee! Bịanụ lee!!
Bịanụ lee!!! Bịanụ lee!
Nwanne m, bịanụ,
Bịanụ lee!
Ọkọrọ bịanụ lee o!
Onye kachasị ihe nile.