Full Lyrics
REFRAIN
Ife Chukwu nwube, nwube,
Ife Chukwu nwube, nwube,
Ife Chukwu nwuru gabazia m,
Ife Chineke mo gabazia m,
Ife nke Chineke nwuru gaba ife Chineke.
Chusasia ọchịchịrị n'ime ndụ mo,
Chụọ ọchịchịrị nke njọ n'ụwa.
Buru ngọzi nke mo ife Chukwu,
Ngọzi nke m'abịago ife Chukwu,
O nwubego! Lee ife Chukwu,
O nwubego! O! nwube, ife nwube, ife Chukwu,
Chakwasi mo ife Chineke Nna mo,
K'ọ n'amuke, ife nke Nna mo,
Ọ dị egwu! O! nwube, ife nwube, ife Chukwu Nna.
VERSE 1
Chukwu bu ike mo O n'enyere m'aka.
Chukwu bu ndu mo O n'azoputa mo.
Chi bu ndu mo Chi n'aza m'ekpere.
Chukwu bu ife mo O n'edu m eje, e du m aje,
O! Chi mo n'edu m eje, e du m aje,
O! Chi mo Gi du m eje, du m aje,
Chukwu Okike n'edu m eje, du m aje,
Ife mo mara nma nwube, nwube.
Ife mo mara nma nwube, nwube.
VERSE 2
Chineke elekwasago m anya ebere ya,
Eze elesago m anya ebere ya, Nna.
Eze bube elekwasago m anya amara ya,
O diebube elesago m anya amara ya.
O ji ngọzi ya gbaa m okirikiri,
O ji amara ya garube mo.
We r'ife ya chagide mo si m nwube,
We r'ife ya chagide mo si m nwube.
VERSE 3
Ife nke Chukwu nyere mo g'enwugide.
N'ebe nile m n'eje O g'enwugide.
N'ihe nile m n'eme; ife Chukwu n'ụlọ,
Ọ kwụ n'omume nile. Ife Chukwu,
Ife Chineke g'enwugide.