Full Lyrics
[CHORUS]
Juru m maka iye m yọrọ Chukwu
K'omeru omeru tiyi mmezhi, tiyi mmezhi
Denyo Chineke Nna, denyo Chukwu
Eha Chineke Nna meru tiyi mmezhi, tiyi mmezhi na Chineke
Nara ekene m o, nara otito m o
Chukwu, Chukwu, Chukwu, m o, m o, m o
Denyo Nna denyo, ị meru tiyi mmezhi
[VERSE 1]
Ofufu n'ụmụ nnato m o, Chukwu n'edum ije
Mmesomma nụ zuru m ezi, zuru m ezi
Ọdụ m eje, ọdụ m ana
Ọdụ m eje, ọdụ m ana
Ọdụ m ana, ọdụ m ana
Onye n'apụ nụ Nna
Nara onyinye ụmụ nụ
N'apụ nụ Nna, nara nụ onye dugu eja nte Abel
[SOPRANO SOLO]
Maka ndụ injeru m o, Chukwu nara onyinye m n'apụ
N'enja n'ihu m ngozi
Eshishike nụ nwa nkinye ru m o, denyo Chukwu
[VERSE 2]
Fakọtanụ ngwa egwu k'anyị kụọrọ Chineke egwu kede
Pata ịgba, pata ịgba kụda
Pata ịgba chide ịgba kụda
Pata ogene kụda, uh kụda
[VIVACE]
Kụdanụ egwu chijeru nụ Chineke mkpu ọñụ
Ọja chide, mkpu ọñụ chide, mkpu ọñụ chide
Nụ chide, nụ chide, nụ
Egwu dị mma, egwu dị mma, egwu
Egwu ọgaranya egwu