Full Lyrics
Ọ buni gbara kpakpankolo kpan kolo kpakpa,
Ọ buni mere okokommiri kommiri ko ko,
Ọ buni gwuru egwu'aja jan jaram janjan jam!
Kwanyere'onwegi'ugwu zuoike n'ikago.
Ke n'ikago, kwanyere'onwegi'ugwu zuoike n'ikago.
Ke n'ikago. I kago.
I ka! I nurunsinofia?!
I tiri aki?!
I churungen'echu?!
I gwakwano ya?!
I mere b'o da gbara m kris mas?!
I kagonka eh! kagonka, eh! kago,
I kago, I sirinni'aja?!
I gbara taya?!
I ivrunon'aja?!
I chuvuo so?!
Salaru n'ilo?!
I kago! eh! kagonka, eh! kago,
I kago, i ter'otanjele?!
I tara nzu?!
I siri nni n'ekwu?!
I kparanku?!
I gbara egwu'onwa i kalikego!
I kagonka! eh! kagonka! eh! kago,
I kago, I kago, kago'ezigbonka.
I kago, I kago, kago'ezigbonka.
I kago, I kago, kago'ezigbonka.
I kago, I kago, kago'ezigbonka.
Ọ buni gbara kpakpankolo kpan kolo kpakpa,
Ọ buni mere'okokommiri kommiri ko ko
Ọ buni gwuru egwu'aja jan jaram janjan jam!
Kwanyere'onwegi'ugwu zuoike n'ikago.
Ke n'ikago, Kwanyere'onwegi'ugwu zuoike n'ikago.
I kago.
Ma n'anaghi akanka n'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba! n'egwu onye maragba eh!
Ma n'anaghi akanka n'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba! n'egwu onye maragba eh!
Ma n'anaghi akanka n'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba! n'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba! n'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba! n'egwu onye maragba!
Ma n'anaghi akanka n'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba! Egwu, egwu, egwu
Maragba! eo! Egwu, egwu onye maragba!
Egwu maragba!
Kpakpankolo kpankolo, kpakpankolo kpankolo,
Kpakpankolo kpankolo, kpakpankolo kpankolo,
Kpakpankolo kpankolo, kpakpankolo kpankolo,
Kpakpankolo kpankolo, kpakpankolo kpankolo!!!
Ọ buni gbara kpakpankolo kpan kolo kpakpa!
Kolo! Ọ buni mere'okokom
Ọ buni gwuru egwu'aja jan jaram janjan jam!
Kwanyere'onwegi'ugwu zuoike n'ikago.
Go!! kolo kpan kolo kpakpa!
Ọ buni mere'okokommiri kommiri koko
Ọ buni gwuru egwu'aja jan jaram janjan jam!
Kwanyere'onwegi'ugwu zuoike ke n'ikago
Kwanyere'onwegi'ugwu zuoike eh kahago! kago!
Kago eh!!! I kagonka!!!