Full Lyrics
[NDI NKEM]
[CHORUS]
Ndi nkem o!
Zakenenu m o ndi nkem o gini kam mere?
Kedu mmehie m siri mejo o?
Zaa nu m o ndi nkem o doo
Eduru m unu duputa n'ala Ijipt
[ABUOMA NA AZIZA MAKA UKA IGU]
[REFRAIN]
Onye nwe m na Chineke m o
gini kpatara i jiri gbake ta m a zu
[VERSE 1]
Ndi nile huru m na a chi n'o chi
ha na emi m'onu na e feke n'isi na a si
O chekwa be re n'o nyenwe anyi ya zoputa ya
o buru n'o bu enyi ya ya bia toha pu ya
[VERSE 2]
O tutu nkita igwe ndi o bjo joo
nogi dere m ha kpopuru aka m na ukwu m
enwere m ike iguta okpukpu m onu
[VERSE 3]
Ha ekee uwe m n'etiti onwe ha
biakwa were ya fee nza
Onye nwe m a gbaha pukwala m
Onye mgbabanye m wer'oso bia nyere m aka
[VERSE 4]
Aga m a koro umu nna m a kuko aha Gi
n'ogbako ha ka m ga a bu ndin'a to Gi
nye nu onye nwe anyi oti to
umu Jekop nile tobe nu ya
Umu Izrel nyenu ya nsopuru
[RESPONSORIAL PSALM FOR PALM SUNDAY]
[REFRAIN]
My God my God why have you forsaken me
[VERSE 1]
All who see me deride me
they curl their lips they toss their heads
he trusted in God let him save him
let him release him if this is his friend.
[VERSE 2]
Many dogs sorround me
a band of the wicked beset me
they tear holes in my hands and my feet
I can count every one of my bones.
[VERSE 3]
They divide my clothings among them
They cast lots for my robes
Lord do not leave me alone
my strenght make haste to help me
[VERSE 4]
I will tell of your name to my brethren
and praise you where they are assembled
You who fear the Lord give him praise
All sons of Jacob give him glory
revere him Israels son.
[ABUOMA NA AZIZA MAKA UKA ORIRI IKPEAZU]
[REFRAIN]
Iko di nso anyi na agozi
bu oriri obara Kristi
[VERSE 1]
Kedu ihe m ga emere Onye nwe anyi
maka ihe oma nile O meere m?
A ga m e buru iko nzoputa
were kpo kuo aha Onye nwe anyi
[VERSE 2]
Onwu ndi kwerenu na Ya
di oke onu n'ebe Onye nwe anyi no
i to hapu la m n'agbu
[VERSE 3]
Onye nwe anyi a ga m e bunye Gi
aja ekele biakwa kpo kuo aha Gi
A ga m e mezu nkwa m kwere Onye nwe anyi
n'ihu ndi nke ya nile
[RESPONSORIAL PSALM FOR THE MASS OF THE LORD'S SUPPER]
[REFRAIN]
The cup of blessing is a participation in the blood of Christ
[VERSE 1]
How can I repay the Lord for all His goodness to me
the cup of salvation I will raise
I will call on the name of the Lord
[VERSE 2]
How precious in the eyes of the Lord
is the death of his faithful
Your servant am I the son of your handmaid
you have loosened my bonds
[VERSE 3]
A thanksgiving sacrifice I make
I will call on the name of the Lord
I will fulfill my vows to the Lord
be fore all His people
[RESPONSORIAL PSALM FOR GOOD FRIDAY]
[REFRAIN]
Father in to your hands I commit my spirit
[VERSE 1]
In you O Lord I take refuge
let me never be put to shame
in your justice set me free
in to your hands I commend my spirit
You will redeem me O Lord O faithful God.
[VERSE 2]
Because of all my foes I have become a reproach
an object of scorn to all my neighbours
and of fear to my friends
Those who see me in the streets flee from me
I am forgotten like some one dead
and have become like a broken vessel.
[VERSE 3]
But as for me I trust in you O Lord;
I say You are my God
my lots is in your hands
deliver me from the hands of my enemies
and those who pursue me
[VERSE 4]
Let your face shine on your servant
save me in your merciful love
be strong let your heart take courage
all who hope in the Lord.
[ABUOMA NA AZIZA MAKA EZI FRAIDEE]
[REFRAIN]
Nna n'aka Gi ka m tinye re m kpuru obi m
[VERSE 1]
Onye nwe m agbata ram oso ndu n'ime Gi
Ekwe la ka ihere me gbuo m we to hapu m
Onye nwe m ka m tinye re m kpuru obi m
[VERSE 2]
N'ihu ndi irom nile a bum ihe nkocha
buru kwa ihe a na akwa emu n'aka ndi agbata obi m
na ihe a na aso oyi n'ihu ndi enyi m
[VERSE 3]
Ndi huru m n'uzo na gbara m o so
a dim ka onye nwuru anwu a chefuru echefu
adi kwam ka ihe a tufuru atufu.
[VERSE 4]
Ma mu onwe m enwere m ntukwasi obi n'Onye nwe anyi
Ekwuru m si I bu Chineke m ndu m no Gi n'aka
Zo pu ta m n'aka ndi kporo m a si
ka chu too Gi ochi n'ebe nwodibo Gi no
[VERSE 5]
Zoputa m n'ihunanya Gi
Ka ndi nile chukwu bere n'Onye nwe anyi
nwee obi si ike guzo sie nu ike
[ONYENWEANYI ZIPUTA MMUO GI]
[REFRAIN]
Onye nwe anyi zi puta mmuo Gi mee che uwa ka o di ohu
[VERSE 1]
Mkpuru obi m gozie Onye nwe anyi
Chineke m Onye nwe m i bu Onye ebu be n'otito di k'uwe
biakwa wer'ihe yie n'ahu ka a fusa
[VERSE 2]
I toro n'oala nwa n'ono du guzo siri ike
Ka o nogide siri ike ruo mgbe ebighe bi
I jiri osimiri kpuchie ya di ka uwe
Osimiri toli tore ebe karia ugwu
[VERSE 3]
I na eme iyi di iche iche
Ka ha si na ndagwurugwu na aso puta
Ha n'asopu ta n'etiti ugwu nta
N'akuku ha ka nnunu nkigwe bi
bia si na ngalaba osisi na ekwe ukwe ha
[VERSE 4]
I siri n'ebe obibi Gi na ehuda ta mmiri n'elu ugwu
A la ji onyinye mmiri Gi na a nu ju a fo
Gi na eme ka ahihia topu ta ruo a nulo na anuchia
na eme ka osisi akuru n'ala gboo mkpuru di mma du
[VERSE 5]
Onye nwe anyi leekwa ka oru gi si di uba!
I si tere n'amamihe Gi mee ihe niile
Uwa juputara na ihe i mere
Mkpuru obi m gozie Onye nwe anyi
[CHINEKE CHEKWARA M]
[REFRAIN]
Chineke m chekwa ba m a gba ba ta la m
[VERSE 1]
Di nwe nu Gi bu oke m na iko m
Gi bu ugwu m ga e ri te
A nam a kwuba Onye nwe anyi n'ihu m mgbe nile
Ebe o kwu n'akuku nri m a ga m a kwusi ike
[VERSE 2]
Ya mere obi m n'e guri mmuo m na a nuri
Ahu m g'enweta ezumike n'ihi n'i gaghi a hapu mkpuru obi m n'etiti ndi nwuru anwu
m'o bu kwee ka onye ihunanya ree ure
[VERSE 3]
I ga e gosi m uzo nke ndu
nyekwa m anuri zu ru oke n'ihu Gi
na anuri di ebighe bi n'aka nri Gi
[UWA JUPUTARA N'IHUNANYA NKE ONYENWEANYI]
[REFRAIN]
Uwa juputara n'ihunanya nke Onye nwe anyi
[VERSE 1]
Okwu nke Onye nwe anyi kwu chin oru ya nile kwesiri ntukwasi obi
Ezi omume na ikwuba aka oto n'eso Onye nwe anyi
uwa juputara n'ihunanya Ya
[VERSE 2]
O bu okwu Ya ke jiri kee igwe
Nku ume si n'onu Ya ka kpakpando nile jiri di
O bu ya n'e jiko osimiri nile na e chekwa ogbu mmiri n'ime osimi ri
[VERSE 3]
Ha di ngozi bu ndi Onye nwe anyi bu Chineke ha
Ndi o hooro ka ndi nke Ya
Onye nwe anyi si n'igwe na e letipu anya
Anya ya n'e rute cha mmadu niile
[MMERI DINWENU DI EBUBE]
[REFRAIN]
A ga m e kwere Dinwenu ukwe mmeri ya di ebube
[VERSE 1]
A ga m e kwere Dinwenu ukwe o tito nke mmeri
inyinya na ndi n'agba ha k'atunye re n'ime osimiri
Dinwenu bu ike m Dinwenu bu ukwe m nke abu
Chineke m na e to Chukwu Nna m enyem gi otito
[VERSE 2]
Chineke bu onye ogha gha aha ya bu Dinwenu
O tunyere ndi agha Fero na mmeri o zigbo ndi agha ya ka mmiri gbagbuo ha
mmiri ka nkume togboro chaa n'ime mmiri
[VERSE 3]
Dinwenu aka nri Gi buso ike n'ebube
Dinwenu aka nri Gi hichapuru ndi iro anyi
Iji otito Gi di ebube gbu pia ndi iro anyi
[VERSE 4]
I ga edu ha kunye ha ka mkpuru osisi n'elu ugwu Gi
Dinwenu ebe a ka I ji mere ulo obibi Gi
obu ulo nso Dinwenu i ji aka Gi ruo
Dinwenu ga chi ruo mgbe ebighe bi
[RESPONSORIAL PSALM FOR EASTER VIGIL]
[REFRAIN]
Alleluia alleluia alleluia
[VERSE 1]
Give praise to the Lord for he is good
his mercy endures for ever
let the house of Israel say
His mercy endures forever.
[VERSE 2]
The Lord's right hand has done mighty deeds
his right hand is exalted
the Lord's right hand has done mighty deeds
I shall not die I shall live
and recount the deeds of the Lord.
[VERSE 3]
The stone which the builders rejected
has become the corner stone
by the Lord this has been done
a marvel in our eyes
[ABUOMA NA AZIZA MAKA UKA NGHE MBILITE N'ONWU]
[REFRAIN]
Alleluya Alleluya Alleluya
[VERSE 1]
Nye nu Onye nwe anyi ekele n'ihi n'o di mma
maka na ihunanya Ya n'e dighi njedebe ka umu Izrel kwuo
si ihunanya ya e weghi njedebe
[VERSE 2]
Aka nri nke Dinwenu eme rigo
aka nri Dinwenu a ga li go n'elu
a gaghi m a nwu kama a ga m a di ndu
wee n'e to aka oru ya.
[VERSE 3]
Nkume nke ndi n'ewu ulo jụrụ a ghọọ la isi nkuku ụlọ
nka bu ihe Dinwenu mere
nke a bu ihe iju anya n'e be anyi nọ
[RESPONSORIAL PSALM FOR EASTER SUNDAY]
[REFRAIN]
This is the day the Lord has made
let us rejoice and be glad in it
[VERSE 1]
Give praise to the Lord for He is good
for His mercy endures for ever
let the house of Israel say
His mercy endures for ever
[VERSE 2]
The Lord's right hand has done mighty deeds
its right hand is exalted
the Lord's right hand has done mighty deeds
I shall not die I shall live
and recount the deeds of the Lord
[VERSE 3]
The stone that the builders rejected
has become the corner stone
by the Lord this has been done
a marvel in our eyes