Full Lyrics Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ. Osebụrụwa Chineke nk'igwe ndị agha, Eluigwe n'ala jupụtara n'ebube Gị. REFRAIN Hosanna, Hosanna, n'elu kasịelu. Hosanna, Hosanna, n'elu kasịelu. TENOR Ọ dị ngọzi bụ onye naabịa n'aha Onyenweanyị.