Full Lyrics
VERSE 1
Welite anya gi n'elu, wedata anya gi n'ala;
Le anya gburu gburu hukwa ihe nile n'eku ume ndu.
REFRAIN
N'ala, ihe nile nke di na mmiri
ma ha di ukwu, ma ha di nta,
ma ha di njọ, ma ha di mma,
ha n'eketa zu onyinye Chukwu.
VERSE 2
Anwu na mmiri ozuzo, kpakpandu n'ọnwa nke n'eti;
Ha nile bukwa ngozi diri ihe nile n'eku ume ndu.
VERSE 3
Uro di nke di na mbara, okoko nke di kwa n'ọhia;
Ha nile bukwa ọṅu diri aja n'obi nke di n'uwa.
VERSE 4
Ihe nile ekereke, ma mmadu ma anu ma nnunu;
Ha nile bukwa ndi keta nke ihe nile nke di n'uwa.