Full Lyrics
Keleenu Jihova n'ihi na Ọ dimma dikwa nsọ.
Keleenu Jihova n'ihi na Ọ dimma.
N'ihi na mgbebigh'ebi, Ọ bu kwa mgbebigh'ebi;
N'ihi na mgbebigh'ebi ka ebere Ya di,
n'ezie, mgbebigh'ebi ka ebere Ya di.
N'ihi na mgbebigh'ebi k'ebere Ya di,
N'ihi na mgbebigh'ebi, n'ezie, mgbebigh'ebi ka ebere Ya di,
n'ezie, mgbebigh'ebi ka ebere Ya di,
mgb'ebigh'ebi ka ebere Ya, ebere Ya di.